Assia Zouhair
Assia Zouhair
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Eprel 1991 |
Ebe ọmụmụ | Morocco |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Assia Zouhair (Arabic, amụrụ n'abalị iri atọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1991) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agba dịka onye na edebe goolu maka Chabab Atlas Khénifra na ndị otu ụmụ nwanyị nke Morocco.[1]
Ọrụ klọb
dezieZouhair agbaala bọọlụ maka CAK na Morocco.[2]
Ọrụ mba ụwa
dezieZouhair emeela maka Morocco na ọkwa dị elu.[3]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco naagba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
dezie- ↑ "جديد الصحراء الرياضي :مريم احمد", 13 August 2021. Retrieved on 18 June 2021. (in ar)
- ↑ Entrainements à Maâmoura de L'Equipe Nationale Féminine (fr). Royal Moroccan Football Federation (20 October 2020). Retrieved on 18 June 2021.
- ↑ Duret, Sébastien (3 December 2020). "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI". Footofeminin.fr (in French). Retrieved 18 June 2021.
Njikọ mpụga
dezie- Assia Zouhair on Instagram