Asona
otú n'ime ụmụnna asatọ ndị Akan
Asona bụ otu n'ime ndị isi asatọ nke ndị Akan.
Ihe oyiyi
dezieIhe bu oyiyi nke ndị Asona bụ ugoloọma ma ọ bụ agwọ.[1]
Obodo ukwu
dezieObodo ukwu nke ndị Asona gụnyere;Begoro, New Juaben, Kukurantumi, Akim Tafo wdg
- ↑ A King in Ghana » Akan Clans. www.akinginghana.org. Retrieved on 2015-06-14.