Ashleigh Vaughn
Ashleigh Vaughn
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Mee 1999 |
ọrụ ọ na-arụ | water polo player |
ụdị egwuregwu | water polo |
so na | water polo at the 2020 Summer Olympics – women's tournament |
Ashleigh Vaughn (amuru 17 Mee 1999) bu onye egwu egwu mmiri South Africa, na onye nkuzi.[1] Ọ bụ onye otu egwuregwu polo mmiri nke ụmụ nwanyị South Africa. [2][3][4] bụ otu n'ime ndị otu na asọmpi mmiri polo ụmụ nwanyị na 2020 Summer Olympics, nke emere na July-August 2021 na Tokyo.
O sonye na 2016 FINA World Women Youth Water Polo Championship, na 2017 FINA World Women's Junior Waterpolo Championship.[5]
Edensibia
dezieTempleeti:South Africa women's water polo squad 2020 Summer Olympics
- ↑ Water Polo - VAUGHAN Ashleigh (en-us). Tokyo 2020 Olympics. Tokyo Organising Committee of the Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on 2021-08-16. Retrieved on 2021-08-16.
- ↑ staff. Tokyo Olympics full squad | Team SA brings largest ever contingent to Japan (en-US). Sport. Retrieved on 2021-07-06.
- ↑ Van Niekerk and Le Clos named in South African team heading to the Tokyo 2020 Olympic Games (en-US). Tokyo 2020 Olympics. Tokyo Organising Committee of the Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on 9 July 2021. Retrieved on 2021-07-06.
- ↑ Tokyo Olympics | Team SA: The FULL list of athletes heading for Japan (en-ZA). The South African (2021-07-06). Retrieved on 2021-07-06.
- ↑ Ashleigh VAUGHAN | Results | FINA Official (en). FINA - Fédération Internationale De Natation. Retrieved on 2021-07-08.