Asha Makuto
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereAsha Dezie
aha ezinụlọ yaMakuto Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Mee 1986 Dezie
Ebe ọmụmụKenya Dezie
nwanneEverlyne Makuto, Violet Makuto Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

 

Asha Makuto (amuru 2 Mee 1986) bu onye egwu bọọlụ volleyball nke Kenya lara ezumike nka. Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Kenya .

O sonye na 2010 FIVB Volleyball World Championship na Japan. [1] Ya na Kenya Pipeline Company gbara egwu.

Klọb dezie

Edensibia dezie

  1. Kenyan volleyball team at the 2010 FIVB Volleyball Women's World Championship. sebare.com. Archived from the original on 18 February 2020. Retrieved on 11 October 2015.