Asafa Powell C.D (múrú na Önwa iri na abụọ 23, 1982) bu onye Jamaikạ na gbá ósó ne mekarí ogologo meters 100. Ó jịrị ishi na uwà maka m 100 na oge 2005 nke Önwa ano rúrú Önwa isé na afọ 2008. O ji oge nkeji 9.77 na 9.74 na afọ ndi áhu I gbá chá meters 100 nke ndi áhù. Powell ka na gbafé nkeji-10 na ósó od di, nke ya kári nke ukwu nke ya bu nkeji 9.72 bu nke ósisó na uwa nke ano na mme mme nkáa.

Asafa Powell na ISTAF na Berlin, afọ 2006

Powell mèchàrà na 100 m na Olympics nke Athens 2004 na Olympics nke Beijing 2008, mànà o mèchagì otú o né me ihe omá na mgbe mbu nga, o mechàra gbá isé na oge abụọ. Máná ö mẹrịrị aghirigha ólạedọ na ö mèrè nke íshí uwà na nke Olympic na meters nke 100 × 4 ya na otú Jamaikạ na Beijing. Na Íméríré Osaka nke Uwà 2007 ö nwètèrè aghirigha oze na ólạóchá na meters 100 na meters 4 × 100 na ö mèrè nke oma na Mgbá Commonwealth, ébé o nwètèrè olạedạ nke abụọ na ólạocha otụ. Na Ímérírí Uwà 2009 o nwètèkwàrà aghirigha oze na meters 100 na ólạedọ na meters 4 × 100. Powell gbúfùrù na Mmecha ígbágbá Uwa IAAF mgbe isé na ó bu onye jí ishi meters 100 na mme mme nke áhù.