Asụsụ Zanaki

Asụsụ

Zanaki (Ikizanaki) bụ asụsụ Bantu nke dị na Tanzania . Ọ bụ ndị Zanaki nke Musoma na-asụ ya ma bụrụkwa asụsụ mbụ nke onye isi ala Tanzania Julius Nyerere, nwa Eze Burito Nyerere (1860X 1942).[1]

Zanaki
Spoken in: Tanzania 
Region: Mara Region, Musoma Rural District, Makongoro Division
Total speakers: 100,000
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Benue–Congo
   Bantoid
    Bantu
     Northeast Bantu
      Great Lakes Bantu
       Logooli–Kuria (E.40)
        Zanaki
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: zak

Edensibịa dezie

  1. Aydemir (2008). Migratory settings. Rodopi, 102. ISBN 90-420-2425-9.