Vinza bụ asụsụ Bantu nke ndị Vinza dị na Tanzania na-asụ, ihe dịka n'ógbè obodo Uvinza.[1] Ọ nwere njikọ chiri anya na-asụsụ nd Rwanda nakwa Burundi, gụnyere asụsụ Ha nke ugwu ọwụwa anyanwụ nke Ọdọ Mmiri Tanganyika.

Edensibịa dezie

  1. Margaret Arminel Bryan, The Bantu Languages of Africa, Oxford University Press 1959. At that time there were about 5,000 speakers.