Sembla, ma ọ bụ kwá Seenku, bụ asụsụ nke Mande nke ọdịda anyanwụ n'ime otu Samogo nke mbà Burkina Faso. Asụsụ ndị dị n'ebe ugwu na nke dị na ndịda nke bú Timiku na Gbeneku, dị mfe ná nghọta.

Sembla
Seenku
Region Burkina Faso
Native speakers
16,000 (2009)[1]
Niger–Congo
Language codes
ISO 639-3 sos
Glottolog seek1238

A makwaara asụsụ ahụ dị ka Samogho na "Southern Samo", nke á makwara dika aha otu n'ime asụsụ nkè Samo.

Ịgụ ihe ọzọ dezie

Edensibia dezie

  1. Sembla at Ethnologue (25th ed., 2022)