Asụsụ Paleni
Paleni (Paléni), nke á makwaara dị ka Wara (Ouara, Ouala), bụ obere asụsụ nke ndị Niger-Congo nke á na-asụ n'obodo nta Faniagara nke mbà Burkina.
Paleni Wara | ||
---|---|---|
Spoken in: | — | |
Region: | — | |
Total speakers: | 260 | |
Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo? Gur? Wara–Natyoro Paleni | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | none | |
ISO 639-2: | — | |
ISO 639-3: | — | |
Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. |