Asụsụ Mgbo
Asụsụ Igbo nke Nigeria
Asụsụ Mgbo
obere ụdị nke | Asụsụ Izi-Ezaa-Ikwo-Mgbo ![]() |
---|---|
mba/obodo | Naijiria ![]() |
ụmụ amaala ka | Benue Steetị, Ȯra Ebonyi, Federal Capital Territory (Nigeria) ![]() |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 5 Na-etolite ![]() |
Asụsụ Mgbo, ' Mgbolizhia', bụ asụsụ Igbo nke ndị Mgbo na- asụ n'Ebonyi steeti na Naịjirịa . Obu otu n'ime asụsụ olu ndi mọbu olu mba yetere asụsụ Izii, Ezza, na Ikwo nwere njikọ chiri anya n'agbanyeghị na ha nwere nghọta zuru oke .