Asụsụ Mbaka
Asụsụ Mbaka ma ọ bụ Bwaka, Ngbaka Ma'bo (nke akpọkwara Gbaka, Ma'bo, Ngbwaka, Ngbak Limba) bụ asụsụ Ubangian nke ndị Mbaka nke CAR na Congo na-asụ.
Mbaka | |
---|---|
Ngbaka Ma'bo | |
Native to | CAR, Republic of Congo |
Ethnicity | M'Baka |
Native speakers
|
(200,000 cited 1984–2000)[1] |
Language codes | |
ISO 639-3 | Either:nbm – Ngbaka Ma’bogix – Gilima
|
Glottolog | bwak1244
|
Asụsụ Mbaka
obere ụdị nke | Asụsụ Ngbaka |
---|---|
mba/obodo | Central African Republic, Democratic Republic of the Congo |
ụmụ amaala ka | Équateur, Lobaye Prefecture, Ombella-M'Poko Prefecture |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 5 Na-etolite |
O doghị anya etu ụdị Gilima dị iche, ma ọ bụ ma a ga-ewere ya dị ka asụsụ dị iche. O nwere koodu ISO 639-3 nke ya.
Edensibia
dezie- ↑ Ngbaka Ma’bo at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
Gilima at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)