Asụsụ Mbọ (Mba Congo)

Asụsụ Mbo (ma ọ bụ Imbo, Kimbo) bụ nke ndị Mbo na mba Democratic Republic of the Congo na-asụ. N'afọ 1994, e nwere ihe dịka ndị ọkà okwu 11,000. Ọ dị ka asụsụ ndị Ndaka na Budu, Vanuma na Nyali.[3]

Mbo
Native to Democratic Republic of the Congo
Region Orientale Province
Ethnicity Mbo people
Native speakers
(11,000 cited 1994)[1]
Language codes
ISO 639-3 zmw
Glottolog mbod1238
D.334[2]
Asụsụ Mbọ (Mba Congo)
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeNyali Dezie
mba/obodoDemocratic Republic of the Congo Dezie
ụmụ amaala kaIturi Interim Administration, North Kivu Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Edensibia dezie

  1. Mbo at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
  2. Jouni Filip Maho, 2009. New Updated Guthrie List Online
  3. Mbo. Ethnologue. Retrieved on 2011-10-13.