Asụsụ Kurama
Asụsụ Kainji dịna Naijiria
Templeeti:Infobox ethnonym Asụsụ Kurama ma ọ bụ T'kurmi ma ọ bụ Akurmi bụ asụsụ Kainji nke Naijiria. A na-ahụ ndị na-asụ Kurama na steeti etiti ugwu Naijiria dị na Kaduna, Bauchi, Borno, Kano, Jigawa na Plateau.
Kurama | |
---|---|
T'kurmi | |
Native to | Nigeria |
Region | Kano and Kaduna states |
Native speakers
|
40,000 (2000)[1] |
Language codes | |
ISO 639-3 | krh
|
Glottolog | kura1249
|
88% nke ndị Akurmi bụ ndị Kraịst.[2]
n'ihu ịgụ
dezieNdi Akurmi nke etiti Naijiria. Otu ọmụmụ Akurmi, 2012.
edensibia
dezie- ↑ Kurama at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
- ↑ Kurama. Joshua project.