Asụsụ Ikom
Ikom, nke a makwaara dị ka Lulumo, bụ asụsụ Upper Cross River nke dị na Naijiria. E nwere ụdị atọ, Okuni, Olulumo, Ikom; 80% na-asụ Ikom.
Ikom Lulumo | ||
---|---|---|
Spoken in: | Nigeria | |
Region: | Cross River State | |
Total speakers: | 30,000 | |
Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Benue–Congo Cross River Upper Cross Central East–West Ikom | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | none | |
ISO 639-2: | — | |
ISO 639-3: | iko | |
Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. |