Asụsụ Ayoman

asụsụ

Ayoman, bụ asụsụ na-adịghịzi adị n'ebe ọdịda anyanwụ Venezuela, nke a na-asụbu n'ọbọdọ Siquisique na steeti Lara. Ewezuga ịbụ akụkụ nke Ezinụlọ Jirajaran, nhazi ya ejighị n'aka n'ihi enweghị data.[1]

Ayomán
Spoken in: — 
Region:
Language extinction: early 20th century
Language family: Jirajaran
 Ayomán
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: none

Edemsibịa dezie

  1. Adelaar (2004). The Languages of the Andes. Cambridge: Cambridge University Press, 129–30. ISBN 052136275X.