Asụsụ Alchuka
(Chinese">: 阿勒楚喀 : ; Manchu: Alcuka, Alcuha) bụ Asụsụ nke Tungusic a na-asụ na nso Harbin na mpghara Heilongjiang , n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ China.
Enwere ike ịnweta nkọwa zuru ezu gbasara Alchuka na ndepụta Hölzl (2020). [1]
Aha ya
dezieAlchuka [1] aha ochie nke obodo, nke a na-akpọzi Acheng District ugbua.
Nchịkọta
dezieAlchuka bụ otu n'ime otu nkeJürchenic nke mpaghrara ngalaba nke Tungusic. Asụsụ ndị ọzọ nke Jurchenic gụnyere Manchu, Bala, na Chinese Kyakala edere ede . [2]
Ndepụta
dezieMu Yejun dere gbasara Alchuka n'afọ ndị 1980 na Mu (1981: 72;[3] 1985;[4] 1986a;[5] 1986b;[6] 1987;[7] 1988[8]). N'oge ahụ, ọ bụ naanị ndị agadi ole na ole n'asụ asụsụ a fọdụrụ.
A tụlere Alchuka na Ikegami (1994,[9] 1999: 321-343[10]) na Hölzl (2017,[11] 2020[1]).
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 Hölzl, Andreas. 2020. Language obsolescence in retrospect: The case of Alchuka. Paper presented at the First Conference on the Endangered Languages of East Asia (CELEA 1), 2020.09.02–03, Venice.
- ↑ Hölzl (2022). Tungusic languages: past and present. ISBN 978-3-96110-395-9. OCLC 1356978751.
- ↑ Mu, Yejun 穆晔骏. 1981. Jichu manyu gailun 基础满语概论. Songhuajiang diqu wenwu guanlizhan.
- ↑ Mu, Yejun 穆晔骏. 1985. Alechuka manyu yuyin jianlun 阿勒楚喀满语语音简论. Manyu yanjiu 满语研究 1985(1). 5–15.
- ↑ Mu, Yejun 穆晔骏. 1986a. Alechuka manyu de shuci yu gezhuci 阿勒楚喀满语的数词与格助词. Manyu yanjiu 满语研究 1986(1). 2–17.
- ↑ Mu, Yejun 穆晔骏. 1986b. Lalin manyu yuyin gailun 拉林满语语音概论. Manyu yanjiu 满语研究 1986(2). 2–30.
- ↑ Mu, Yejun 穆晔骏. 1987. Balayu 巴拉语. Manyu yanjiu 满语研究 1987(2). 2–31, 128.
- ↑ Mu, Yejun 穆晔骏. 1988. Alechukayu yuanyin fasheng de yinbian tedian 阿勒楚喀语元音发声的音变特点. Manyu yanjiu 满语研究 7. 1–24.
- ↑ Ikegami, Jirō 池上二良. 1994. Guanyu alechuka manyu de diaocha yanjiu 关于阿勒楚喀满语的调查研究. Manxue yanjiu 满学研究 2. 402–404.
- ↑ Ikegami, Jirō 池上二良. 1999. Manshūgo kenkyū 満洲語研究. Tōkyō: Kyūko Shoin.
- ↑ Hölzl, Andreas. 2017. New evidence on Para-Mongolic numerals. Journal de la Société Finno-Ougrienne 96. 21–37.