Asụsụ Ọdịda Anyanwụ Kilimanjaro
Asụsụ Bantu nke Tanzania nke ndị Chaga na asụ
Ọdịda Anyanwụ Kilimanjaro, ma ọ bụ Ọdịda Anyanwụ Chaga, bụ asụsụ ndị Bantu nke dị na Tanzania nke ndị Chaga na-asụ.
E nwere ọtụtụ olumba:
- Rwa (Rwo, Meru, Kirwo), m'ọbụ Meru, sitere na Ugwu Meru
- Mashami (Kimashame), m'ọbụ "Hai" (Kihai)
- Siha
- Kiwoso (Kibosho gụnyere Kindi, Kombo, Mweka)
- Masama
- Ngwunye