Ǹkà
(Dupụ̀rụ̀ sì Art)
ǹkà
obere ụdị nke | recreation |
---|---|
Akụkụ nke | omenala, arts |
mụrụ ya | art history, art practice, sociology of art, art |
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | work of art |
hashtag | art, Kunst, artwork |
nwere àgwà | art genre, art style, type of arts, Classificatory disputes about art |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of art |
ndị n'eme ya | omenkà, art writer, fictional artist |
Mastodon instance URL | https://mastodon.art, https://sunny.garden |
Stack Exchange mkpado | https://stackoverflow.com/tags/art |
Ǹkà bu ihe fútárá mgbe ha mà úmá dosèrè ihe na nke gi bànyà na úche màdu kọ métú ya óbị. Ímé ya di ihe iche iche màdu ne me, ne ké, na ihe ha na púfùta na óbị, di kà ábu, ndemende, onyo-na-ga, nsèrè, íhé ha kpụrụ ukpú, na òtite. Ha na jú ihe bụ ǹkà na ílúnílú nke ọmúmú-mmā (nke ndi bekee na kpọ aesthetics).