Aria Sa'id (amụrụ na 1989/1990) bụ onye African-American na-ekwuchitere ndị na-agbanwe ịbụ nwoke ma ọ bụ nwanyị na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-eme atụmatụ na San Francisco.[1][2] Ọ bụ onye guzobere (ya na Janetta Johnson na Honey Mahogany) na onye isi nchịkwa nke The Transgender District, na onye guzobere na onye nduzi nke Kween Culture Initiative.[1][3][4][5][6][7][5][6][8][9][10] Sa'id arụwokwa ọrụ na Trans:Thrive resource center, dị ka onye njikwa mmemme maka St. James Infirmary, na dị ka onye ndụmọdụ iwu maka San Francisco Human Rights Commission.[6][11] N'afọ 2018, San Francisco Pride nyere ya onyinye 10 Years of Service Award.[10]

Aria Sa'id
WebsiteÀtụ:URL
Aria sA'id #wpwp
added photo #wpwp
Added image #wpwp
Aria Sa'id
Mmádu
ụdịekeretrans woman Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1990s Dezie
Ebe ọmụmụPortland Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye na-akwado ikike LGTI Dezie
Ebe obibiSan Francisco Dezie
webụsaịtịhttp://ariasaid.com/ Dezie

Hụkwa dezie

  • Ndepụta ndị LGBT si Portland, Oregon

Ebensidee dezie

  1. 1.0 1.1 Wilson. "San Francisco Creates World's First Ever Transgender Cultural District", The Daily Beast, December 18, 2018. Retrieved on June 21, 2019.
  2. Kane. "Green-Light District", SF Weekly, June 21, 2017. Retrieved on June 21, 2019.
  3. Tence. "New cultural district director hopes to create employment opportunities for transgender residents", San Francisco Examiner, February 5, 2019. Retrieved on June 21, 2019.
  4. Sawyer. "The First Transgender District in the Nation Gets a New Director", SF Weekly, February 6, 2019. Retrieved on June 21, 2019.
  5. 5.0 5.1 Tovar. "First Ever Transgender Cultural District Co-Founded By #XLBossLady Aria Sa'id", Forbes, February 26, 2019. Retrieved on June 21, 2019.
  6. 6.0 6.1 6.2 Raquel Willis. "Black Trans Women Created the World's First Trans Cultural District", Out, February 18, 2019. Retrieved on June 21, 2019.
  7. Rodriguez. "SF posts new street signs and trans Pride flags across Compton's Transgender Cultural District", San Francisco Examiner, June 26, 2019. Retrieved on June 26, 2019.
  8. Kween Culture Initiative. Kween Culture Initiative. Retrieved on June 21, 2019.
  9. Kane. "Aria Sa'id a force for change among trans women of color", San Francisco Examiner, June 20, 2018. Retrieved on June 21, 2019.
  10. 10.0 10.1 Kane. "SF Pride 2018: Aria Sa'id, Winner of the '10 Years of Service' Award", SF Weekly, June 20, 2018. Retrieved on June 21, 2019.
  11. Madison (October 7, 2018). The nation's first trans cultural district is starting to turn ideas into reality. LGBTQ Nation. Retrieved on June 22, 2019.

Njikọ mpụga dezie