Appeal Isimirie

ọnye Naịjịrịa na-eme egwuregwu taekwondo

 

Appeal Isimirie bụ onye Naijiria na-eme taekwondo nke na-asọ mpi na ngalaba ndị isi ụmụ nwanyị. O ritere ọla nchara na 2003 African Taekwondo Championships na -59 kg category. 

Ọrụ egwuregwu

dezie

Na 2003 African Teekwondo Championship emere na Abuja, Nigeria.Appeal Isimirie gbara asọmpi wee nweta ihe nrite ọla ọcha na mmemme dị kilogram 59. [1] 

Edensibia

dezie
  1. TaekwondoData (en). TaekwondoData. Retrieved on 2021-05-23.