Anthony Sabuneti
Ọkpụkpụ Zimbabwe
Anthony Sabuneti
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha enyere | Anthony |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1974 |
Ebe ọmụmụ | Harare |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Anthony Sabuneti (a mụrụ n'afọ 1974) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.
Ọ bụ nwa afọ Harare, Sabuneti bụ nwa ikpeazụ n'ime ụmụ isii; nne ya bụ ọkpụite, ọrụ ya metụtakwara ya nke ukwuu.[1] Ọ malitere ọrụ ya mgbe ọ dị afọ asaa, na-eme ihe eji egwuri egwu waya maka ire ụmụaka ndị ọzọ. Ihe ndị a ka o gosipụtara na Ụlọ Nzukọ Obodo. Ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndri ya na Harare. Sabuneti na ụfọdụ ndị enyi ya guzobere Gota Tochisuma Atelier na 1987; ọ ka na-arụ ọrụ na otu ahụ. O gosipụtala ihe ngosi na National Gallery of Zimbabwe, na ihe ngosi otu na mba ụwa, gụnyere na US.[2][3]
Ebensidee n'ozuzu
dezie- ↑ Matorwa. "Zimbabwe: Exploit Potential of Township Tourism", The Zimbabwe Herald, 18 August 2009. Retrieved on 18 November 2018.
- ↑ "Sculptors donate to EU", News Day, 27 March 2011. Retrieved on 18 November 2018.
- ↑ "Zimbabwe: Local Sculptors to Take Part in U.S. Exhibition", Zimbabwe Herald, 1 July 2010. Retrieved on 18 November 2018.