Anthony Nwagbara
Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria
Anthony Nwagbara
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Anthony |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Ọgọọst 1987 |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | Sportivo Dock Sud, Argentino de Merlo |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Anthony Nwagbara (amụrụ n'ụbọchị iri na anọ nke ọnwa Ọgọst afọ 1987) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa, onye na-agbara Argentino de Merlo na Argentine Metropolitan C Division .
Akụkọ ndụ
dezieAmụrụ Nwagbara na Enugu, isi obodo Enugu Steeti, Nigeria .
Argentino de Merlo bịanyere ya aka n'afọ 2008.
Ebensidee
dezie
Njikọ mpụga
dezie- (in Spanish) BDFA profile