Anthony Gozie Anwukah (amụrụ 1951) bụ onye nkuzi Naijiria, prọfesọ bụrụkwa onye minista na-ahụ maka agụmakwụkwọ maka steeti Federal Republic of Nigeria site na 2015 ruo 2019. Tupu nhọpụta ya ugbu a, Anwukah jereburu osote Chancellor nke mahadum Imo steeti.[1]

Anthony G. Anwukah
Minister of State for Education
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
November 2015
Personal details
BornEgbuoma, Oguta, Imo State
Alma materUniversity of Sierra Leone
University of Washington

Ndụ na agụmakwụkwọ dezie

A mụrụ Anthony G. Anwukah na Oguta, Imo Steeti. Ọ gụrụ asụsụ Bekee na akwụkwọ edemede na Fourah Bay College, Mahadum Sierra Leone na mbido afọ 1970.

Edensibia dezie

  1. Executives-Ministry of Education. nigeria.gov.ng. Federal Government of Nigeria. Archived from the original on 2017-10-03. Retrieved on 3 October 2017.