Annie Macaulay-Idibia
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Annie Macaulay–Idibia |
Aha ọmụmụ | Annie Macaulay–Idibia |
aha enyere | Annie |
aha ezinụlọ ya | Macaulay-Idibia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Novemba 1984 |
Ebe ọmụmụ | Ibadan |
Dị/nwunye | 2face Idibia |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | model, omee, okoo akuko, onye asọmpi ịma mma |
ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University, University of Lagos |
Ebe obibi | Lagos |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Young, Famous & African |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Afọ ọmụmụ - Amụrụ Annie Macaulay-Idibia Audio n'abalị iri na atọ nke onwa novemba n'afọ 1984 (afo iri atọ na ise )
Ibadan, Oyo steetị, Naijiria.
Nwamaala - Nigerian
Akaọrụ - Onye na-eme ihe nkiri(omee), onye nlereanya, onye na-eme ihe nchikọta.
Afọ n'ọrụ - 2009-ugbu a
Dị - Innocent Idibia
.
Annie Macaulay – Idibia (amụrụ n'ubọchị iri na atọ n'onwa novemba n'afọ 1984) bụ onye Naijiria, onye nlereanya,onye na-eme ihe nchikota na onye na-eme ihe nkiri.[1][2] A họpụtara ya na ụdị "Onye na-akwado ihe nkiri kachasị mma" (Best Supporting Actress) na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/2009_Best_of_Nollywood_Awards" rel="mw:ExtLink" title="2009 Best of Nollywood Awards" class="cx-link" data-linkid="45"> 2009 Best of Nollywood Awards </a>.
Mmalite ndụ na mmụta
dezieAmụrụ Annie na Ibadan mana ọ bụ onye Eket na steeti Akwa Ibom. Ya na nne ya kwagara na Lagos mgbe nne na nna ya gbara alụkwaghim. O nwere akara mmụta na Computer Science na Theatre Arts mgbe ọ gụsiri akwụkwọ na Lagos State University na University of Lagos n'otu n'otu.[3]
Ọrụ
dezieTupu Annie Macaulay – Idibia a malite ọrụ ime ihe nkiri ya, ọ sọrọ mpi n'egwuregwu "Queen of All Nations Beauty Pageant" ebe ọ bụ osote onye mbụ. O bụkwa onye egosiri na mbido vidiyo egwu nke 2face idibia akpọrọ "African Queen ".[3]
Ọrụ ya na Nollywood pụtara ihè maka ọrụ ya na ihe nkiri akpọrọ Pleasure and Crime na Blackberry Babes .
Ihe nkiri ahọputara
dezie- First Family
- Pleasure and Crime
- White Chapel
- Blackberry Babes
- Return of Blackberry Babes
- Estate Runs
- Unconditional[4]
- Obiageli The Sex Machine
- Morning After Dark
- Beautiful Moster
Ndụ onwe
dezieAnnie Macaulay – Idibia lụrụ 2face Idibia , nke ya na ya nwere ụmụ abuọ. Ọ mụrụ nwa nke mbụ ya, nwa nwaanyị aha ya bu Isabella Idibia n'onwa Disemba n'afọ 2008 na nwa nke abụọ ya bụ Olivia Idibia n'ụbọchị atọ nke onwa Jenụwari n'afọ 2014. O nwekwara ụlọ ọrụ ebe a na-achọ mma (beauty salon) na Atlanta a na-akpọ "BeOlive Hair Studio".
Onyinye na nhoputa
dezieAfọ | Emume onyinye | Nrite | Nsonaazụ |
---|---|---|---|
2009 | Onyinye Nollywood 2009 kacha mma | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |
2016 | Ihe Nlere Egwu Afrika | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie[5] |
Ebe nsi nweta
dezie- ↑ Osagie Alonge. "‘Red’y for Valentine’: Annie Idibia covers TW Magazine", Nigerian Entertainment Today, 10 February 2013. Retrieved on 8 September 2015.
- ↑ Osagie Alonge. "Annie Macaulay-Idibia returns to acting", Nigerian Entertainment Today, 11 June 2013. Retrieved on 8 September 2015.
- ↑ 3.0 3.1 Nkechi Chima. "I wept day I married Tuface–Annie Idibia", The Sun, 27 July 2014. Retrieved on 8 September 2015.
- ↑ "Uche Jombo Produces New Movie ‘Unconditional’ Starring Dakore Akande & Annie Macaulay Idibia [WATCH THE TRAILER]", 21 September 2013. Retrieved on 9 September 2015.
- ↑ "Annie Idibia wins African Entertainment Legend Award", Nigeria Entertainment Today, 2 February 2016. Retrieved on 2 February 2016.