Anne Njemanze

Ome ihe nkiri Naijiria

 

Anne Njemanze
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAnne Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1995 Dezie

Anne Njemanze, bụ onye na- eme ihe nkiri na sinima Naijiria . [1] Ọ bụ onye ama ama maka ọrụ ya na fim Domitila, Tinsel, Ìrètí na Colorless . [2] [3]

Ndụ onwe onye dezie

Ọ lụrụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood ibe ya bụ Segun Arinze, bụ nke mechara bụrụ alụmdi na nwunye n'eteghị aka. [4] Di na nwunye ahụ nwere otu nwa nwanyị, Renny Morenike, onye a mụrụ n'abalị iri nke ọnwa Mee. [5] [6]

N'ọnwa Nọvemba afọ 2013, ọ lụgharịrị Silver Ojieson. Agbanyeghị, ọ nọrughikwaghị ihe na-erughị ọnwa asatọ ruo Julaị 2014 n'ihi oke iti ihe ike , mmegbu na nsogbu. [7]

N'oge na-adịghị anya ka ọ gbasịrị alụmdi na nwunye mbụ, ọ zutere ihe mberede na Calabar, Cross River State. N'ihi ihe mberede a, onye na-eme ihe nkiri bụ nwaafọ steeti Imo bụ Owerri nwere mmerụahụ nke ukwuu nke mere ka Njemanze nọrọ n'oche nkwarụ ruo afọ abụọ.

Ọrụ dezie

Na 1995 ọ malitere isonye ime ihe nkiri nke ụlọ Rattle Snake . Mgbe e mesịrị, ọ ghọrọ onye na-eme ihe nkiri na-ewu ewu na usoro ihe nkiri n'elu ewu bụ Domitilla na Domitilla II nwere ọrụ ngosipụta ya dị iche. [8] Mgbe e mesịrị, ọ mere ihe nkiri bụ True Confession nke gụnyere Liz Benson. 

Na 2012, ọ gosipụtara agwa ọrụ 'Inspector Sankey' na blockbuster hit M-Net series Tinsel . [9]

Fiịmografịị dezie

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ụdị Ref.
1995 Rattlesnake Onwe ya Vidio ụlọ [10]
Rattle Snake 2 Onwe ya Vidio ụlọ
1996 Domitilla Domitilla Vidio ụlọ
Domitilla II Domitilla Vidio ụlọ
1997 True Confession Vidio ụlọ
2004 Living Abroad Onwe ya Vidio ụlọ
Best Lovers Vidio ụlọ
2012 Tinsel Onye nyocha Sankey Vidio ụlọ
2015 Hope Ireti Ihe nkiri dị mkpirikpi
2016 Ìrètí Ireti Ihe nkiri dị mkpirikpi
Colourless Oriakụ Okai Ihe nkiri
2018 The Lost Cafe Nne Ose Ihe nkiri

Nrụtụ̀aka dezie

  1. Actress, Anne Njemanze Steps out with Sneakers on Native Attire. modernghana. Retrieved on 11 October 2020.
  2. Anne Njemanze sị na ọ ga-amasị ya ịlụ di nke ugboro atọ ma mụọ nwa ọzọ. BBC. Retrieved on 11 October 2020.
  3. Anne Njemanze: Films. MUBI. Retrieved on 11 October 2020.
  4. Nollywood actress, Anne Njemanze celebrates her daughter who turns a year older today. bioreports. Retrieved on 13 October 2020.
  5. Nollywood actress, Anne Njemanze celebrates her daughter who turns a year older today. lindaikejisblog. Retrieved on 13 October 2020.
  6. Segun Arinze’s Daughter Renny, Accuses him of Sending her ‘fake’ Happy Birthday Wishes on Instagram. motherhoodinstyle. Retrieved on 11 October 2020.
  7. Segun Arinze’s Former Wife, Anne Njemanze Leaves Second Marriage Due To Domestic Abuse. motherhoodinstyle. Retrieved on 11 October 2020.
  8. Sequel of 1996 Nollywood classic, Domitilla, ‘in the works’. premiumtimesng. Retrieved on 11 October 2020.
  9. 'Domitilla' star's marriage crumbles after 8-months!. pulse. Retrieved on 11 October 2020.
  10. Five Classic Nigerian Stories Coming To Cinemas (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-07-05). Retrieved on 2021-05-24.