Anna-Joséphine Dufour-Onofrio
Anna-Joséphine Dufour-Onofrio
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Ọktoba 1817 |
Ebe ọmụmụ | Lyon |
Ụbọchị ọnwụ ya | 15 Ọgọọst 1901 |
Ebe ọ nwụrụ | Thal |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
Anna-Joséphine Dufour-Onofrio (1817-1901), bụ onye obodo ọchụnta ego French-Swiss.[1]
Ọ bụ onye ya nwe nnukwu ụlọ ọrụ na-emepụta Etamine Dufour & Cie site n'afor 1842, ma melite ya ka ọ bụrụ ụlọ ọrụ dị mkpa na mba ụwa ne la.
O guzobere Ụlọ Ọgwụ Thal.
Dufour & Cie jikọtara ya na Thal et Zurich n'afọ 1907 wee ghọọ Sefar n'afọ 1995.
Edemedsiba
dezie- ↑ Tibère Adler, Pionnières de la Suisse moderne : des femmes qui ont vécu la liberté, Genève, Slatkine, 2014 (ISBN 978-2-8321-0638-9 et 2-8321-0638-2, OCLC 999810389