Aniocha North
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Delta Dezie
nhazi ọnọdụ6°19′12″N 6°28′37″E Dezie
Map

Aniocha North bụ mpaghara gọọmentị ime obodo nke Delta Steeti, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Issele Ukwu. Ọ na-agụnye ndị na-asụ Igbo na obodo.

O nwere mpaghara nke narị anọ na isii kilomita (406 km2) na ọnụ ọgụgụ mmadụ otu narị na puku anọ, narị asaa na iri na otu n

na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.

Koodu post nke mpaghara ahụ bụ narị atọ na iri abụọ (320).[1]

Obodo,Ime Obodo na Ogbe dezie

  1. Ogige Abudalo
  2. Anioma
  3. Ezi
  4. Idumuje-Ugboko
  5. Idumuje-Unor
  6. Idumuogo
  7. Ogige Ikem
  8. Isa-Ogwashi
  9. Issele-Azagba
  10. Issele Uku, isi ụlọ ọrụ LGA
  11. Issele-Mkpitime
  12. Obior
  13. Obomkpa
  14. Ogbeanei Ogige
  15. Ogige Okofia
  16. Onicha Olona
  17. Onicha-Ugbo
  18. Onicha-Uku (aha ochie bụ Onicha-Ukwu)
  19. Ubulubu
  20. Ugboba
  21. Ugbodu
  22. Ugodor
  23. Ukwu-Nzu (nke a makwaara dị ka Ukunzu)

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 2009-10-20.