Angele Tomo
Angele Tomo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Angèle |
aha ezinụlọ ya | Tomo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Eprel 1989 |
Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler, judoka |
ụdị egwuregwu | wrestling |
Angele Tomo (amụrụ na ụbọsị iri na otu n'ọnwa Eprel n'afọ 1989) bụ onye Cameroon na-agba mgba.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke 69 kg na 2014 Commonwealth Games ebe o ritere ihe nrite ọlaọcha.[2]
Ihe odide
dezie- ↑ Glasgow 2014 profile. Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 17 October 2014.
- ↑ Vubem Toh. "Cameroon increases medals in Glasgow", All Africa, 30 July 2014. Retrieved on 17 October 2014.