Angela Miri

agụmakwụkwọ Naijiria
Angela Miri
Mmádu
ụdịekerenwanyị, nwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAngela Dezie
aha ezinụlọ yaMiri Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Ọgọọst 1959 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Plateau Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụosote onyeisi mahadum, academic Dezie
onye were ọrụFederal University Lokoja Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos, University of Maiduguri, University of Maiduguri, University of Jos, University of Jos Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Angela Freeman Miri bụ onye Naijiria bụ ọkà mmụta, onye emechara họrọ dika osote onye isi nke Federal University, Lokoja n'afọ 2017. Ọ bụ ọkà mmụta nke asụsụ bekee na onye odee abụ ebipụtara.

Ndụ Ya dezie

Miri nwetara PhD ya na asụsụ bekee site n'ọpụrụ iche ya na akwụkwọ agụmagụ Afrịka na Bekee, Ọmụmụ nwoke na nwanyị na odide sitere r'ekere uche mmadụne na Mahadum Jos . [1] [2] [3]

N'afọ 2004, Malthouse bipụtara nchịkọta akwụkwọ ihe karịrị iri anọ n'ime abụ nke ya akpọrọ "mmiri na-agba ọsọ na abụ ndị ọzọ". [4] ọkà mmụta Angela Freeman Miri enwetala nnukwu ahụmịhe nchịkwa na ọrụ ma n'ime na n'èzí Mahadum. Ọ jerela ozi na ụlọ ọrụ dị iche iche ma nwee ọkwa dị iche iche nke gụnyere ịbụ onye otu Council Executive Council na Plateau steeti, Presidential Task Team n'ihe gbasara agụmakwụkwọ ma jee ozi dịka onyeisi oche, Governing Council, Plateau Steeti Polytechnic, Barkin-Ladi, Plateau Steeti. N'agbata 2007 na 2011, ọkà mmụta Miri bụ onye Gọvanọ Executive nke Plateau Steeti họpụtara ka ọ bụrụ Kọmishọna na-ahụ maka ahụike n'ihi nsọpụrụ ma n'ihi ọmarịcha ọrụ ya na ahụmahụ bara ụba e mesịrị họpụta ya ka ọ bụrụ Kọmishọna na-ahụ maka agụmakwụkwọ na Plateau Steeti ebe o nyere aka nke ukwuu n'ịkwalite nke ọma ọkọlọtọ agụmakwụkwọ na Nigeria. Ọ rụkwara ọrụ dịka onye otu ndị jury nke Nigerian Liquefied Natural Gas (NLNG) asụmpi 2012 N'ọnwa Febụwarị, 2016, Onye isi ala na onye isi ndị agha nke Federal Republic of Nigeria, Muhammadu Buhari GCFR. họpụtara ya dika onye osote onyeisi nke nnukwu mahadum a bu Federal University Lokoja. Ọrụ nlekọta ọkà mmụta Angela Freeman Miri n'ọrụ afọ ise tupu ọrụchaa ọrụ ya nke ọma na 15 February 2021.

Na 2017 ọ ghọrọ osote onyeisi nke Federal University, Lokoja . [5] [6]

Edensibịa dezie

  1. Vice-Chancellor (Professor Angela Freeman Miri). Federal University, Lokoja. Archived from the original on 5 December 2017. Retrieved on 3 April 2020.
  2. Fed varsity lokoja holds convocation. Daily Sun (5 December 2019). Retrieved on 3 April 2020.
  3. Female vice-chancellors in Nigerian universities as of December 2018. Africa Check. Retrieved on 3 April 2020.
  4. Miri (2006). Running Waters & Other Poems (in en). Malthouse Press. ISBN 978-978-023-200-9. 
  5. Nigeria (2018-11-05). Federal university staff protest over withheld salaries, allowances (en-US). TODAY. Retrieved on 2020-04-04.
  6. .:: Governing Council | FULokoja. www.fulokoja.edu.ng. Retrieved on 2020-04-04.