Anele Mdoda
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Mee 1984 Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo Dezie

Anele Mdoda (amụrụ na Mee 19, na afọ 1984) bụ onye na-eme ihe nkiri na telivishọn na South Afrika, onye na-egosi ihe ngosi na onye edemede. A mụrụ ya ma zụlite ya na Mthatha, Eastern Cape, Mdoda nwetara akara ugo mmụta na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mmekọrịta mba ụwa na Mahadum Pretoria, ọrụ ya malitere mgbe ọ dị afọ 20 na afọ 2004 dị ka onye DJ redio.[1]

Ọrụ dezie

A mụrụ Anele Mdoda na Mee 19, na afọ 1984, na Mthatha, Eastern Cape. Her Thembisa Mdoda (b. 1982) bụ onye telivishọn.[2] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ debanyere aha na Mahadum Pretoria Degree na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mmekọrịta mba ụwa. Ọ rụrụ ọrụ na Highveld FM mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na afọ 2007. N'afọ sochirinụ, mgbe ọ hapụsịrị Highveld FM ma rụọ ọrụ na 5FM. N'otu afọ ahụ, ọ sonyeere na oge nke ise nke asọmpi Strictly Come Dancing.

A mara Mdoda ọkwa onye ọka ikpe Miss South Africa na afọ 2012, n'otu afọ ahụ ọ ghọrọ onye ọka ikpe nke asọmpi Clash of the Choirs .[3][4][5]

Na ọnwa Septemba afọ 2021, a mara ọkwa ya dị ka onye ọbịa Miss South Afrila ya na Nico Panagio.[6]

Ihe ndị ọ rụzuru dezie

N'oge niile ọ na-arụ ọrụ, Mdoda enwetala ọtụtụ otuto na mpaghara na mba ụwa. N'afọ 2012, a kpọrọ ya Rising Star of the Year site na Media Magazine.[7][8][9] Na 27th Annual Nickelodeon's Kids Choice Awards, ọ meriri Top South African Radio DJ.[10]

Anele meriri Best talk Show na afo 2017 Golden Horn Awards. O nwetakwara mmeri Best Breakfast Show Host na South African Radio Awards afọ 2021.[11][12]

Ihe nrite kacha mma nke Joburg dezie

 

Ihe nrite ihe nkiri na telivishọn nke South Afrika dezie

 

Edensibia dezie

  1. Mthethwa. "5 awesome things Anele Mdoda has achieved throughout her career | Drum", Drum, 2019-08-09. Retrieved on 2022-06-08.
  2. Stunning pictures of the Mdoda sisters Thembisa and Anele - News365. News365. Retrieved on 2022-06-08.
  3. Marshall (2012-12-11). Sun City readies for Miss SA 2012 - The Mail & Guardian. The Mail & Guardian.
  4. Mpapu. "Anele Mdoda: Bold, brave and sensational | Drum", Drum, 2016-08-18. Retrieved on 2022-06-08.
  5. Anele returns to clash of the choirs. Zkhiphani. Retrieved on 2022-06-08.
  6. Mazibuko (2021-09-21). Anele Mdoda announced as Miss SA host. Glamour. Retrieved on 2022-06-08.
  7. Wright (2013-09-09). Their stars keep rising | The Media Online. The Media Online. Retrieved on 2022-06-10.
  8. Nevill (2021-07-27). Crowning a decade of Women in The Media | The Media Online. The Media Online. Retrieved on 2022-06-10.
  9. Tleane. Anele Mdoda Gushes Over Bagging 3 Radio Awards - Youth Village. Youth Village. Retrieved on 2022-06-10.
  10. Ndlangisa. "Anele Mdoda wins at Nickelodeon' 27th Annual Kids' Choice Awards | TrueLove", TrueLove, 2014-03-31. Retrieved on 2022-06-10.
  11. Anele Mdoda wins coveted award. glamour.co.za (2021-08-02). Retrieved on 2022-06-10.
  12. Anele Mdoda bags yet another award - PressReader. PressReader (2021-08-06). Retrieved on 2022-06-10.

Njikọ mpụga dezie