Andriëtte Norman

Andriëtte Norman
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha ezinụlọ yaNorman Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Ọktoba 1987 Dezie
Ebe ọmụmụBrackenfell Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
ebe agụmakwụkwọHoërskool Brackenfell Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ebe e guzobereBrackenfell Dezie
webụsaịtịhttp://www.andriettenorman.co.za/ Dezie

Andriëtte Norman, onye na-arụkarị ọrụ dị ka Andriëtte, bụ onye Afrikaner na-abụ abụ si na mpaghara Cape Town Brackenfell.[1]

N'afọ 2007, Andriëtte bụ onye nke abụọ na oge nke anọ nke Idols South Africa, ma wepụta otu egwu site na ihe ngosi ahụ ("Love Is All Around").[2] O wepụtara abọm mbụ ya, Diamant, na 2008, Dink Aan My (2009), Vat My Hoër (2011), Wat Rym Met Liefde (2013), na Pêrel vir 'n Kroon (2015).

Edensibia dezie

  1. Idols 10 – Andriette Norman. Times Live. Times Media Group (18 October 2007). Archived from the original on 2015-06-07. Retrieved on 2016-02-01.
  2. The Youngest SA Idol: Jody Williams. Times Live. Times Media Group (10 December 2007). Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2016-02-01.

Njikọ mpụga dezie

  • Official website