Ana Botella
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Spain |
aha n'asụsụ obodo | Ana Botella |
Aha ọmụmụ | Ana María Botella Serrano |
Aha enyere | Ana María |
aha ezinụlọ ya | Botella |
second family name in Spanish name | Serrano |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Julaị 1953 |
Ebe ọmụmụ | Madrid |
Dị/nwunye | José María Aznar |
nwa | Ana Aznar |
Ikwu | José Botella Llusiá, Manuel Aznar Acedo, Alejandro Agag |
Asụsụ obodo | Spanish |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Spanish |
Ọrụ ọ na-arụ | civil servant, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Mayor of Madrid, Madrid municipal councillor |
ebe agụmakwụkwọ | Complutense University of Madrid |
Ebe ọrụ | Madrid |
affiliation string | City of Madrid |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Alliance, People's Party |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2014 |
trophy awarded | Mayor of Madrid |
Botella joined the People's Alliance in 1978.[1] She served for 14 years as civil servant in the Ministry of the Interior, the Civil Governance of Logroño, the Ministry of Public Works, the Ministry of Finance, and the Ministry of Finance in Valladolid.[2]
Ana Botella Serrano (amụrụ na abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Julaị afọ 1953) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị mba Spain onye jere ozi dị ka onye isi obodo Madrid site na 2011 ruo 2015.ọ bụkwa nwunye nke Praịm Minista mgbe di ya José María Aznar . Ọ bụ nwanyị mbụ bụ onye isi obodo Madrid.
Mmalite ndụ ya dezie
A mụrụ Botella na Madrid na abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Julaị n'afọ 1953.[3] Ọ gụrụ akwụkwọ ọtaakara na Colegio Irlandesas Madrid, na njikọ Congregation of Jesus.[4] Ọ gụrụ akwụkwọ gbasara iwu na Mahadum Complutense nke Madrid . Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ gafere ule ọha na eze ịbụ Corps of Civil Administrators nke steeti ahụ.[5]
Ọrụ ndọrọndọrọ ọchịchị mbụ ya dezie
Botella joined the People's Alliance in 1978.[6] She served for 14 years as civil servant in the Ministry of the Interior, the Civil Governance of Logroño, the Ministry of Public Works, the Ministry of Finance, and the Ministry of Finance in Valladolid.[7]
- ↑ (9 January 2003) "Con marcado perfil social". El Mundo.
- ↑ Treceño (21 December 2011). "La hora de la ex primera damafirst=Jaime G.". El Mundo.
- ↑ Ceballos-Escalera y Gila (2003). "La familia de José María Aznar. Presidente del Gobierno (notas para una genealogía aragonesa y navarra)". Cuadernos de Ayala: 7–11. ISSN 1576-2068.
- ↑ (16 February 2015) "El poder femenino en Madrid del 'clan de las irlandesas': Botella, la 'black' Cafranga, la mujer de González...". El Plural.
- ↑ Treceño (21 December 2011). "La hora de la ex primera dama". El Mundo.
- ↑ (9 January 2003) "Con marcado perfil social". El Mundo.
- ↑ Treceño (21 December 2011). "La hora de la ex primera damafirst=Jaime G.". El Mundo.