Amy Okonkwo
ọnye egwu bọọlụ Naịjirịa
Amy Okonkwo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Amy |
aha ezinụlọ ya | Okonkwo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọgọọst 1996 |
Ebe ọmụmụ | Fontana |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
onye nsonye òtù egwuregwu | USC Trojans women's basketball |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | basketball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament, basketball at the 2024 Summer Olympics – women's tournament |
otu egwuregwu | NCAA Division I women's basketball |
Amy Okonkwo (amuru 26 August 1996) bu onye egwuregwu basketball nke Naijiria na-agbara ndị Mahadum Texas Christian na ndi Nigerian National Team.[1] [2]
Ọrụ mba ụwa
dezieỌ nwetara ọkpụkpọ oku mbụ ya maka ndị otu egwuregwu bọọlụ Naịjirịa na 2021. Amy Okonkwo bụkwa onye otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Nigeria, D'tigress, na Tokyo Olympic 2020 na Japan. Amy bụ onye kacha mee nke ọma na ndị otu egwuregwu na Japan site n'inweta akara iri na anọ n'egwuregwu ahu. [3]
Ndetu
dezie- ↑ Amy Okonkwo (en). WNBA.com - Official Site of the WNBA. Retrieved on 2022-03-25.
- ↑ Proballers. Amy Okonkwo, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2022-03-25.
- ↑ Amy Okonkwo - Women's Basketball (en). TCU Athletics. Retrieved on 2022-03-25.