Ammar (name)
Aha Ammar (nke a na-akpọkwa Amar; Arabic: , ʿAmmār) bụ aha nwoke na Arabic.
Aha e nyere ya
dezie- Ammar al-Basri, onye ọkà mmụta okpukpe nke Owụwa Syriac nke narị afọ nke itoolu.
- Ammar al-Bakri, onye ọka iwu Britain na Iraq
- Ammar Campa-Najjar (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na itoolu), onye na-azọ ọkwa onye omeiwu na California
- Amar Ezzahi (1941 2016), onye na-agụ egwu Algeria
- Ammar Habib, onye Siria na-agba bọọlụ
- Ammar al-Hakim, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Iraq
- Ammar Hassan, onye egwu Palestine
- Amar Jaleel, onye edemede Pakistani
- Amar Gegić, onye Bosnia na-agba bọọlụ
- Ammar Jemal, onye Tunisia na-agba bọọlụ
- Amar Lal, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
- Amar Osim, onye nkuzi bọọlụ nke Bosnia
- Ammar Nakshawani, onye nkuzi Alakụba
- Amar Ramasar, onye America na-agba egwú ballet
- Ammar Rihawi, onye nkuzi bọọlụ nke Siria
- Ammar al-Saffar, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Iraq
- Ammar Siamwalla, onye na-ahụ maka akụ na ụba na Thailand