Aminu
Aminu bụ aha asụsụ Hausa. Ọ bụ ọdịiche nke "Amin", aha Arabic. Aminu pụtara ntụkwasị obi. Amin pụtara onye ṅwere ezi obi, onye na-akwụwa aka ọtọ. Ndị nwere aha a gụnyere:
Aha e nyere ya
dezie- Aminu Sule Garo (amụrụ n'afọ 1962), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego Naijiria
- Aminu Kano (1920-1983), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Aminu Isa Kontagora, onye nchịkwa agha na gọvanọ Naijiria
- Aminu Mohammed (amụrụ n'afọ 1993), onye Ghana na-agba bọọlụ
- Aminu Mohammed (basketball) (amụrụ n'afọ 2001), onye Naijiria na-egwu basketball
- Aminu Safana (1961 2007), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Aminu Saleh, onye nchịkwa Naijiria, onye bụbu Minista na-ahụ maka ego, na odeakwụkwọ na-adịgide adịgide na Ministrị Nchebe Naijiria
- Aminu Sani (amụrụ n'afọ 1980), onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba n'etiti etiti
- Aminu Waziri Tambuwal (amụrụ n'afọ 1966), Onye isi oche nke House of Representatives nke Nigeria
Aha nna
dezie- Abdulkareem Baba Aminu (amụrụ n'afọ 1977), onye nta akụkọ na onye na-ese ihe na Naijiria
- Abdulmumini Aminu (amụrụ n'afọ 1949), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke a maara nke ọma dị ka gọvanọ agha nke Borno Steeti, Naijiria n'etiti Ọgọst 1985 na Disemba 1987
- Al-Farouq Aminu (amụrụ n'afọ 1990), onye America-Naijirịa na-agba bọọlụ, nwanne Alade Aminu
- Alade Aminu (amụrụ n'afọ 1987), onye America-Nigeria na-agba bọọlụ, nwanne Al-Farouq Aminu, 201516 Israel Basketball Premier League rebounding leader
- Jubril Aminu (amụrụ n'afọ 1939), prọfesọ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Rachael 'rae' Aminu (amụrụ n'afọ 1987), Naijiria-Amerịka
onye ọka iwu, onye edemede, na onye ozi egwu
- Mohammed Aminu
- Mallam Aminu Kano International Airport, ọdụ ụgbọ elu dị na Kano, Kano State, Nigeria