Amelia Bennett
Amelia Bennett
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
Aha enyere | Amelia |
aha ezinụlọ ya | Bennett |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1914 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 2002 |
Ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
Amelia Bennett (1914-2002) bụ onye America na-ese ihe. A na-ejikọta ya na ndị otu Gee's Bend quilting collective.[1][2][3] E gosipụtara ọrụ ya na Museum of Fine Arts, Houston ma Tinye ya na nchịkọta nke Dallas Museum of Art.[4]
Oge ọ malitere dezie
A mụrụ Bennett ma zụlite ya na Wilcox Corner, mpaghara Hazel, Alabama, site na Fannie T. Westbrook na Alex Westbrook. Ọ malitere ịkwa akwa n'okpuru nkuzi nne ya mgbè ọ dị afọ iri na otu. Ọ zutere di ya, Willie Earl Bennett, na 1935 ma ha lụrụ ọnwa abụọ ka e mesịrị. Ha zụlitere ụmụ atọ, gụnyere otu ónyé na-eme akwa, Sally Bennett Jones.[1]
Edensibia dezie
- ↑ 1.0 1.1 Amelia Bennett | Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Retrieved on 2019-04-23.
- ↑ Beardsley (2002). Gee's Bend: The Women and Their Quilts (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910409.
- ↑ Arnett (2006). Gee's Bend: The Architecture of the Quilt (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910478.
- ↑ Amelia Bennett | Dallas Museum of Art Uncrated (en). Retrieved on 2019-04-23.