Amani Lewis
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha ezinụlọ ya | Lewis |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1994 |
ọrụ ọ na-arụ | contemporary artist |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Pérez Art Museum Miami |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Amani Lewis (amụrụ n'afọ 1994) bụ ónyé America na-ese ihe nké bi na Baltimore, Maryland.[1][2][3][4]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieLewis tolitere na Columbia, Maryland.[5] Ha nwetara BFA na Maryland Institute College of Arts na 2016.[3][6]
Ọrụ nka
dezieNa Septemba, 2019, Lewis gosipụtara Amani Lewis: Subjective Nature na August Wilson African American Cultural Center na Pittsburgh, PA.[2] Ha nwèrè mmasị na ikpe ziri ezi na mmekọrịta mmadụ na ibe ya na ọrụ ọbọdọ.[3] N'afọ 2019, Lewis gosipụtara ihe ngosi otu akpọrọ: Conjuring Wholeness na De Buck Gallery na New York City.[7] Lewis bụ ónyé na-ese ihe na Fountainhead Residency na Studios na Miami, Florida.[4] N'afọ 2020, ha nọ n'otu ihe ngosi akpọrọ: Black Voices/Black Microcosm na CFHILL Art Space na Stockholm, Sweden nke Destinee Ross haziri.[8]
Edensibia
dezie- ↑ Idia (September 25, 2019). Artist Amani Lewis describes their 'chilling, raggedy, ashy, warehouse' style. Pittsburgh City Paper.
- ↑ 2.0 2.1 Amani Lewis: Subjective Nature – August Wilson African American Cultural Center. aacc-awc.org. Retrieved on 2020-06-19.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Dunson (30 October 2019). Amani Lewis: Subjective Nature – ArtX (en-US). artx.net. Retrieved on 2020-06-22.
- ↑ 4.0 4.1 How We're Adapting: Fountainhead (en). Phillips (10 April 2020). Retrieved on 2020-06-22.
- ↑ Amani Lewis - Artist (en-US). De Buck Gallery. Archived from the original on 2019-08-28. Retrieved on 2020-06-22.
- ↑ Benyehudah (2020-01-31). The Legacy of Black Collage Practice Endures (en). Artblog. Retrieved on 2020-06-22.
- ↑ Estiler (May 1, 2019). De Buck Gallery Highlights Black Imagination & Self Identity in Group Show. HYPEBEAST. Retrieved on 2020-06-22.
- ↑ BLACK VOICES/BLACK MICROCOSM by Destinee Ross — Artworks (en-US). CFHILL. Archived from the original on 2020-06-25. Retrieved on 2020-06-22.