Amanda Martín
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

 

Amanda Martín bụ onye ndọrọndọrọ na pati ndị ọrụ.  Ọ bụkwa onye nkuzi akụkọ ihe mere eme na onye ọrụ otu ndị ọrụ[1]

Ọ ghọrọ onye otu ụlọ omebe iwu nke Obodo kwụụrụ onwe nke Buenos Aires na June 2021, dị ka onye ndoro-ndoro nke Fronters' Left Front;  ọ ga-ejide oche ahụ ruo Disemba 2023.[1]

Edensibia dezie

  1. 1.0 1.1 Martín, Amanda (es). Legislatura Ciudad Autónoma de Buenos Aires. Retrieved on 2021-12-01. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "official" defined multiple times with different content