Amamihe Budu Ihunwo

Amamihe Budu Ihunwo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1976 Dezie

Wisdom Budu Ihunwo (amụrụ na 27 Disemba 1976) bụ Bishọp nke Niger Delta North [1] na Anglican Province of Niger Delta na Church of Nigeria . [2]

A raara ya nye dị ka Bishọp nke Niger Delta North na 3 June 2018. [3]

Ihunwo bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Naịjirịa Nsukka ma nwee nzere masta na Mahadim Port Harcourt . [2]

Ọ bụ Vicar nke Saint Paul's Cathedral na Anglican Diocese nke Port Harcourt . [2]

Ihe odide

dezie
  1. Office. Anglican Communion: Position (en). Anglican Communion Website. Retrieved on 2021-03-01.
  2. 2.0 2.1 2.2 Anglican Church set for consecration of new Bishop for N/Delta North Diocese -. The NEWS (2018-08-22). Retrieved on 2021-03-01.
  3. Our Bishop | DNDN (en-US). Archived from the original on 2021-03-31. Retrieved on 2021-03-01.