Alvine Njolle
Alvine Njolle
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
Aha enyere | Alvine |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Mee 1994 |
Ebe ọmụmụ | Kameroon |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | FC Minsk, FC Nasaf, Caïman Douala |
ụdị egwuregwu | Footbọl |
Alvine Emma Njolle Ngonja (onye bu onye amụrụ n'abalị̀ itoolu nke onwa Mee nke afọ 1994) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agbachitere klọb Belarus FC Minsk na ndị otu ụmụ nwanyị Cameroon.
Ọrụ mba ụwa dezie
Njolle gbara bọọlụ maka Cameroon na ọkwa dị elu nke ndị sị̀nịọ na 2020 CAF Women's Olympic Qualifying Tournament (agba nke anọ).[1]
Edensibia dezie
- ↑ JO 2020 - Qualifications AFRIQUE : le CAMEROUN jouera la ZAMBIE au dernier tour (fr). Footofeminin.fr. Retrieved on 27 December 2019.
Njikọ mpụga dezie
- Alvine Njolle – UEFA competition record (archive)
- Alvine Njolle at Soccerway