Altaf
Aha nna Altaf (Arabic: ) sitere na arabic nke bụ aha nwoke. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:
Aha nna
dezie- Chaudhry Farrukh Altaf, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
- Hina Altaf, onye na-eme ihe nkiri telivishọn na Pakistan, onye na -egosi ihe na onye na-agba ọsọ vidio
- Makhdoom Altaf Ahmed (1944-1995), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
- Malik Jamshed Altaf, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
- Navjot Altaf, onye India na-ese ihe
- Qazi Altaf Hussain (amuru na afọ nari iri itoolu nairi abụọ), onye agha India
- Saad Altaf (amụrụ n'afọ 1983), onye egwuregwu cricket nke Pakistan
- Saleem Altaf (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri anọ na anọ), onye egwuregwu cricket nke Pakistan
- Selim Altaf Gorge, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bangladesh
- Shahzad Altaf (amụrụ n'afọ 1957), onye na-egwu cricket
- Syed Altaf Hossain (1923), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bangladesh
- Syed Mohid Altaf (amụrụ n'afọ 1978), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India
- Tanzeel Altaf (amụrụ n'afọ 1991), onye egwuregwu cricket nke Pakistan
- Tariq Altaf (1946-2001), onye nnọchi anya mba Pakistan
- Zafar Altaf (1941 2015), onye egwuregwu cricket nke Pakistan