Alma Preinkert (October 22, 1895 – Febụwarị 28, 1954) bụ onye na-edeba aha na Mahadum Maryland tupu onye omempụ gbuo ya n’ụlọ ya Washington, D.C. Alumna Maryland na onye a hụrụ n'anya na obodo mahadum, igbu ọchụ ya mere ka ọ maa jijiji na mpaghara ahụ. N'agbanyeghị na e mere nnukwu nyocha, a matabeghị onye wakporo ya.

A na-akpọ ụlọ dị na kọleji College Park nke mahadum ahụ, Preinkert Field House (nke nwere National Center for Smart Growth na Environmental Finance Center ugbu a), na Preinkert Drive aha Alma Preinkert.

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nke igbu ọchụ a na-edozighị

Akwụkwọ ndị a họọrọ

dezie
  • Preinkert, A. H., na American Association of Collegiate Registrars and Admissions Officers. (1940). Ọrụ onye na-edeba aha: Nchịkọta nke ụkpụrụ na omume na mahadum na kọleji America. Washington, DC: American Association of Collegiate Registrars and Admissions Officers.

Ihe odide

dezie