Alleluya Rosette Ikote

Alleluya Rosette Ikote
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaPallisa District Dezie

Alleluya Rosette Ikote bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye bụbu onye omeiwu. Ọ bụ onye nnọchi anya nwanyị maka Pallisa District na National Resistance Council (1989 - 1996) na onye omeiwu (1997 - 2001) maka otu mpaghara ahụ na omeiwu nke isii nke Uganda.

Ọrụ dezie

ndọrọ ndọrọ ọchịchị dezie

Ikote sonyere na ntuli aka nke Uganda n'afọ 1989 ma bụrụ onye nnọchi anya nwanyị maka Pallisa District na 1989 National Resistance Council (NRC).[1] Ka oge na-aga, ọ sonyeere National Resistance Movement (NRM), ọ sonyere na ntuli aka ndị omeiwu Uganda na 1996 ma nọchite anya otu mpaghara ahụ na ndị omeiwu nke isii nke Uganda (1997 - 2001)[2][3]

Jennifer Namuyangu nọchiri ya bụ onye meriri ya na ntuli aka ndị omeiwu Uganda nke afọ 2001.[4]

Mgbe ndọrọ ndọrọ ọchịchị gasịrị dezie

Ikote rụrụ ọrụ na Nairobi dị ka onye isi nchịkwa nke Amani Forum.[5]

E mechara họpụta ya ka ọ bụrụ onye njikwa mmemme ọchịchị nke United Nations Development Programme (UNDP) na South Sudan.

Hụkwa dezie

  • Nzukọ omeiwu nke Uganda
  • Jenipher Namuyangu

Ebenside dezie

  1. When Hens begin to Crow - Gender and Parliamentary Politics in Uganda (Fountain Publishers, 1999, 254 p.): Appendix 3: Women Legislators, 1950-1998. www.nzdl.org. Retrieved on 2022-04-08.
  2. Parliament of Uganda. "Members of the Sixth Parliament of Uganda", Parliament of Uganda, 1 January 1997, pp. 02. Retrieved on April 8, 2022.
  3. (1996) Uganda : long-term observation of the 1996 presidential and legislative elections, Laurie Cooper, Victor A. Butler, International Foundation for Electoral Systems, Washington, D.C.: International Foundation for Election Systems. ISBN 1-879720-20-5. OCLC 35586919. 
  4. Ministers, Five MPs Lose Seats (en). New Vision. Retrieved on 2022-04-08.
  5. IN BRIEF (en). New Vision. Retrieved on 2022-04-05.