Alice Annum
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha enyereAlice Dezie
aha otutuBaby Jet Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20 Ọktoba 1948 Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Akan language Dezie
ọrụ ọ na-arụsprinter, long jumper Dezie
ebe agụmakwụkwọAccra Girls Senior High School Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpilong jump, sprinting Dezie

Alice Annum (amụrụ na 20 Ọktoba na afọ 1948 na Accra) bụ onye na-agba ọsọ ọsọ na Ghana. Oge kachasị mma ya na mita 200 bụ 22.89 sekọnd, nke o nwetara na 1972 Olympic Games na Munich.[1] Ọ bụ nwanyị mbụ nọchitere anya Ghana na Olimpik.[2] Kemgbe ahụ, Alice esonyewo na afọ 1964 Olympics e mere na Tokyo, na afọ 1968 na Mexico na 1972 Olympics e mere n' Munich.[3]

Annum bụ otu n'ime ọtụtụ ndị na-eme egwuregwu site na mmemme egwuregwu mba a na-ahazi kwa afọ na Ghana.[4] Ọ ritere uru site na nkwado nke ndị na-eme egwuregwu Ghana site na United States[5] ma sọọ mpi maka Mahadum Tennessee.[6] O sonyere n'egwuregwu Olimpik nke afọ 1964 mana ọ gaghị agafe usoro mbido na ịwụli elu ogologo, na-etinye nke 28 na ịwụsi elu kachasị mma nke mita 5.45.

A kwanyeere ya ugwu na afọ 2010 maka ihe ọ rụzuru n'egwuregwu site na Action Progressive Institute na Ghana.[7] N'afọ 1970, o ritere ọlaọcha na egwuregwu Commonwealth na 100m na 200m.[8]

Ndụ onwe onye

dezie

Alice nwere ụmụ atọ.[9]

Egwuregwu mba ụwa

dezie
1965 All-Africa Games Brazzaville, Congo 1st Long jump
1970 British Commonwealth Games Edinburgh, Scotland 2nd 100 m
2nd 200 m
1972 Olympic Games Munich, Germany 6th 100 m
7th 200 m
1973 All-Africa Games Lagos, Nigeria 1st 100 m
1st 200 m
1974 British Commonwealth Games Christchurch, New Zealand 3rd 200 m

Ihe odide

dezie
  1. World women's all-time best 200m (last updated 2001)
  2. First female competitors at the Olympics by country. Olympedia. Retrieved on 8 June 2020.
  3. Some influential Ghanaian women in sports (en). GhanaWeb (2021-03-08). Retrieved on 2022-03-12.
  4. "Minister blames death of sports to collapse of National Sports Festival", ModernGhana.com, 2011-05-07. Retrieved on 2011-06-13.
  5. US, Haven For Ghanaian Athletes. Ghana Home Page (2009-07-17). Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 2011-06-13.
  6. Olympedia – Alice Annum.
  7. "14 Ex-Black Stars players to be honored", Ghana Home Page, 2010-10-27. Retrieved on 2011-06-13.
  8. Vordzogbe (1970-07-20). in Aidoo: Daily Graphic: Issue 6157, July 20 1970 (in en). Accra, Ghana: Graphic Communications Group. 
  9. Former Sprint Champion Alice Annum Wants Sports Heroes Honoured (en). Modern Ghana. Retrieved on 2022-03-12.

Njikọ mpụga

dezie
  • Alice Annum at World Athletics
  • Alice Annum at Olympedia
  • Alice Annum at the Commonwealth Games Federation