Alfred Agbesi Woyome

onye ọchụnta ego
Alfred Agbesi Woyome
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereAlfred Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Jenụwarị 1965 Dezie
Ebe ọmụmụDabala Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Alfred Agbesi Woyome (amuru Jenụwarị 22,1965) bụ onye ọchụnta ego nke Ghana na onye bụbu onye nnọchi anya Honourary Vice Consul nke Austria na Ghana na onye isi otu National Democratic Congress. .[1][2]

Agụmakwụkwọ dezie

Woyome bụ nwata akwụkwọ na kọleji Bishop Herman dị na Kpando na mpaghara Volta nke Ghana ebe ọ gụrụ akwụkwọ sekọndrị..[2]

Hụkwa dezie

  • Martin Amidu
  • Betty Mould-Iddrisu

Ihe odide dezie

  1. Bombshell! ‘I Gave A-G $1m’ …Says Woyome. Daily Guide. Archived from the original on 2015-03-18. Retrieved on 18 March 2015.
  2. 2.0 2.1 Mensah Evans. Woyometically: The man Woyome. Myjoyonline. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 18 March 2015. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "joy1" defined multiple times with different content