Alexandra Amon
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance, Côte d'Ivoire Dezie
aha enyereAlexandra Dezie
aha ezinụlọ yaAmon Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya27 Julaị 1981 Dezie
Ebe ọmụmụNeuilly-sur-Seine Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọPratt Institute, Lycée Français Blaise Pascal Abidjan, Jean-Mermoz International School Dezie
webụsaịtịhttp://www.alexandraamon.com/ Dezie

Alexandra Amon, a mụrụ n'abalị 27 ọnwa Julaị afọ 1981 na Neuilly-sur-Seine, France bụ onye na-eme ihe nkiri, onye na-ede edemede, onye na'emepụta ihe, onye ọchụnta ego na onye ọrụ ebere.[1]

Akụkọ ndụ

dezie

N'ihe nketa Ivorian, ọ gụrụ akwụkwọ na United States tupu ọ laghachi na Côte d'Ivoire iji guzobe ụlọ ọrụ mmepụta ya ma sonyere ezinụlọ ya.

N'afọ 2006, ọ nwetara nzere bachelọ na mgbasa ozi site na Pratt Institute.

Ọ rụrụ ọrụ nkuzi maka onye America a ma ama na-ese foto na onye nduzi David LaChapelle. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ rụrụ ọrụ na ụlọ ọrụ mmepụta onwe ha dị iche iche mba United States ma rụọ ọrụ na 3A Télésud.[2]

N'ihe dịka n'afọ 2008, mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ ya ma mechaa ọrụ nkuzi na ụlọ ọrụ mmepụta dị iche iche na maka netwọk telivishọn dị iche iche dị na United States, ọ hapụrụ New York City wee kwaga Abidjan.[3]

N'afọ 2012, mgbe afọ abụọ dịka onye nduzi nka nke Agence McCann na Abidjan, Amon guzobere ụlọ ọrụ mmepụta nke ya, ZIV.[3] Afọ ise ka e mesịrị, n'afọ 2017, ọ bụ onye mmeri na Fespaco.[4] Ọrụ ya lekwasịrị anya n'ọtụtụ mmepụta asụsụ French a ga-agbasa na Europe, n'Africa na ụlọ ọrụ telivishọn mba ụwa dị ka Canal+, BET France, na TV5 Monde.[5][6][7]

Ihe nrite

dezie
  • 2015 : Onye mmeri nke usoro TV kachasị mma maka "Chroniques Africaines" Pan-African Film and Television Festival.[8]
  • 2017 : 100 Ndị Afrịka kachasị nwee mmetụta nke 2017.[9]

Edemsibịa

dezie
  1. Alexandra Amon (en). imdb.com. Retrieved on July 31, 2018.
  2. Alexandra Amon, la nouvelle référence du 7e art africain (fr). Forbes Afrique (June 16, 2017). Archived from the original on August 19, 2017. Retrieved on March 2, 2021.
  3. 3.0 3.1 Amon Marie Christine/réalisatrice de chroniques africaines : " femmes, n'abandonnez jamais vos rêves " (fr). Afrique Femme. Retrieved on August 17, 2017.
  4. Palmarès officiel FESPACO 2015 (fr). fespaco.bf (March 7, 2015). Archived from the original on July 31, 2018. Retrieved on March 2, 2021.
  5. "L'audiovisuel ivoirien attend beaucoup de la chaîne A+", Jeune Afrique, January 29, 2015. (in fr)
  6. " Boutique Hôtel ", bientôt sur la chaîne BET ! (fr). africatopsuccess.com (August 3, 2017). Archived from the original on July 31, 2018. Retrieved on July 31, 2018.
  7. Fleur-Jennifer Ntoko Moussio. "Alexandra Amon, la nouvelle référence du 7e art africain", Forbes, June 16, 2017. Retrieved on March 2, 2021. (in fr)
  8. Serge Noukoué. "Abidjan, plaque tournante de l'audiovisuel africain", Le Monde. (in fr)
  9. 100 Most Influential Africans of 2017 (en). newafricanmagazine.com (December 6, 2017).