Albert Odulele
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAlbert Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Jenụwarị 1964 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie

Albert Odulele (amuru Jenuarị 5, 1964) bu onye ukochukwu, ode akwukwo na onye nkwusa ozioma. A mụrụ Odulele na London site na nne na nna Naijiria Abel Oyebajo na Patience Aotola. Odulele nọrọ ọtụtụ afọ na Nigeria wee kwaga England na 1986.

Agụmakwụkwọ dezie

Odulele gụchara akwụkwọ na mahadum Ogun State (nke bụzi Olabisi Onabanjo University) dị na Nigeria wee nweta nzere bachelọ nke sayensị na ọgwụ. Mgbe ọ laghachiri na UK, Odulele hiwere ụlọ ụka na-ekwusa ozi ọma na Lọndọn, Glory House nke e hibere na mbụ dị ka Glory Bible Church na 1993 site na ụlọ olili ozu mbụ dị na Leyton, East London.

Odulele lụrụ Mary Abosede, ha nwere ụmụ abụọ; Christopher Olufemi na Tiana Morojureoluwa.

Ebensidee dezie

http://gloryhouse.org.uk/2014/dr-albert-odolele-to-minister-to-east-africa/