Albert Legogie (1947 - 17 June 2013) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu Senate maka Edo North.

Sinetọ Albert Legogie bụbu osote onye isi oche sinetị na mba Atọ nke atọ ma bụrụ onye ọsụ ụzọ na Board of Trustees nke Peoples Democratic Party (PDP).

Ọnwụ dezie

Legogie nwụrụ na 17 June 2013 mgbe ọ dị afọ 76.[1]

Ihe odide dezie

  1. Ex-Senate dep president, Legogie, dies at 76. tribune.com.ng. Archived from the original on June 24, 2013.