Alafia lucida

ụdị osisi

Alafia lucida bụ osisi dị na ezinụlọ Apocynaceae.

Alafia lucida
Scientific classification edit
Kingdom: Plantae
Clade: Tracheophytes
Clade: Angiosperms
Clade: Eudicots
Clade: Asterids
Order: Gentianales
Family: Apocynaceae
Genus: Alafia
Species:
A. lucida
Binomial name
Alafia lucida



Synonyms[1]
  • Alafia cuneata Stapf
  • Alafia major Stapf
  • Alafia reticulata K.Schum
  • Wrightia stuhlmannii K.Schum

Nkọwa dezie

Alafia lucida na-eto dị ka liana ruo mita ịrị anọ na ise (fit otu narị na iri ise) n'ogologo, na obosara nke ruru sentimita ịrị na asatọ. Okooko osisi ya na-esi ísì ụtọ nwere corolla na-acha odo odo ma ọ bụ na-acha creme, na-acha ọbara ọbara n'olu. Mkpụrụ osisi ahụ -acha nchara nchara na follicles cylindrical abụọ, nke ọ bụla ruru sentimita iri asaa na ise n'obosara.[2]

Nkesa na ebe obibi dezie

Alafia lucida bụ nwa amaala n'ógbè okpomọkụ Africa site na Liberia n'ebe ọwụwa anyanwụ ruo Tanzania.[1] Ebe obibi ya bụ ọhịa, site na oke osimiri ruo mita pụkụ abụọ (fit pụkụ isii na narị isii) n'ịdị elu.[2]

Ojiji dezie

Ojiji ọgwụ ọdịnala nke Alafia lucida gụnyere dị ka ọgwụgwọ maka jaundice, nsogbu anya na mkpesa afọ. A na-eji osisi ahụ eme ihe dị ka nsị akụ.[2]

Ihe odide dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 "Alafia lucida". Plants of the World Online. Royal Botanic Gardens, Kew. Retrieved 25 August 2020.
  2. 2.0 2.1 2.2 (2008) Medicinal Plants. PROTA, 52–53. ISBN 978-9-05782-204-9.