Al-Shamal Stadium

  

Al-Shamal Stadium (Arabic) bụ ámá egwuregwu bọọlụ a tụrụ aro ya na Ash-Shamel, Qatar . A tụụrụ ya aro dị ka akụkụ nke Qatar 2022 FIFA World Cup bid, ọ gaara enwe ikike nke 45,120.[1] Mgbe asọmpi iko mba ụwa gasịrị, a ga-ebelata ámá egwuregwu ahụ ruo 25,000.[2] E wurughị ámá egwuregwu ahụ, ebe ndị ọzọ ga-enwekwa egwuregwu na Qatar 2022.[3]

Atụmatụ dezie

Ọ bụ Albert Speer & Partners mere atụmatụ ahụ, ma sitere na dhow ọdịnala, ụgbọ mmiri ịkụ azụ nke a na-ejikarị eme ihe na Arab States nke Persian Gulf.

Hụkwa dezie

  • Al-Shamal SC Stadium - 5,000 oche stadium dị nso, ebe obibi Al-Shanal SC

Ihe odide dezie

  1. Al Shamal Regaining past glory. The Peninsula Qatar (6 January 2013). Archived from the original on 24 July 2015. Retrieved on 24 July 2015.
  2. Design: Al-Shamal Stadium – StadiumDB.com. stadiumdb.com. Retrieved on 2022-08-28.
  3. Stadiums (en). Qatar 2022™. Archived from the original on 2022-02-08. Retrieved on 2022-08-28.

Àtụ:2022 FIFA World Cup stadiums